-
Levitikọs 11:21Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
21 “‘Ọ bụ naanị nke a ka unu nwere ike iri n’ime ihe niile e kere eke na-enupụta n’ìgwè bụ́ ndị nwere nku, ndị ji ụkwụ anọ eje ije, ndị nwere ụkwụ e ji amali elu bụ́ ndị ha ji amali elu n’elu ala.
-