Levitikọs 11:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Unu nwere ike iri ndị a: ụdị igurube dị iche iche na-esi otu ebe efere n’ìgwè gaa ebe ọzọ, igurube ndị ọzọ a na-eri eri,+ mbụzụ,* na ụkpara.
22 Unu nwere ike iri ndị a: ụdị igurube dị iche iche na-esi otu ebe efere n’ìgwè gaa ebe ọzọ, igurube ndị ọzọ a na-eri eri,+ mbụzụ,* na ụkpara.