Levitikọs 11:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ndị a ka unu nwere ike iri n’ime ha: igurube na-enugharị enugharị,+ n’ụdị ya dị iche iche, na ụdị igurube a na-eri eri,+ n’ụdị ya dị iche iche, na mbụzụ, n’ụdị ya dị iche iche, na ụkpara,+ n’ụdị ya dị iche iche.
22 Ndị a ka unu nwere ike iri n’ime ha: igurube na-enugharị enugharị,+ n’ụdị ya dị iche iche, na ụdị igurube a na-eri eri,+ n’ụdị ya dị iche iche, na mbụzụ, n’ụdị ya dị iche iche, na ụkpara,+ n’ụdị ya dị iche iche.