Ọpụpụ 10:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jehova wee gwa Mozis, sị: “Setịa+ aka gị n’ala Ijipt ka igurube bịa, ka ha bịa n’ala Ijipt wee richapụ ahịhịa ndụ niile nke ala a, ihe ọ bụla akụ́ mmiri ígwé ahụ mebifọrọ.”+ Ilu 30:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 igurube+ enweghị eze, ma ha niile na-aga n’ìgwè n’ìgwè;+ Aịzaya 33:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 A ga-achịkọta ihe nkwata+ unu dị ka ebe ọchịcha na-achịkọbata ihe, dị ka ìgwè igurube nke ji oké ọsọ na-efekwasị mmadụ.+
12 Jehova wee gwa Mozis, sị: “Setịa+ aka gị n’ala Ijipt ka igurube bịa, ka ha bịa n’ala Ijipt wee richapụ ahịhịa ndụ niile nke ala a, ihe ọ bụla akụ́ mmiri ígwé ahụ mebifọrọ.”+
4 A ga-achịkọta ihe nkwata+ unu dị ka ebe ọchịcha na-achịkọbata ihe, dị ka ìgwè igurube nke ji oké ọsọ na-efekwasị mmadụ.+