Ọpụpụ 10:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Igurube wee malite ifebata n’ala Ijipt dum wee jupụta n’ókèala Ijipt dum.+ Ha nyere oké nsogbu.+ Tupu ha abịa, e nwetụbeghị igurube bịara otú a ha ji bịa, ọ dịghịkwa mgbe a ga-enwe nke ọ bụla ga-abịa otú a mgbe ha lasịrị. Abụ Ọma 105:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 O kwuru ka igurube bata,+Nakwa ụmụ igurube a na-apụghị ịgụta ọnụ.+ Joel 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Igurube eriwo ihe egú rifọrọ;+ igurube na-arị arị, bụ́ ndị na-enweghị nku, eriwokwa ihe igurube rifọrọ; ọchịcha eriwokwa ihe igurube na-arị arị, bụ́ ndị na-enweghị nku, rifọrọ.+
14 Igurube wee malite ifebata n’ala Ijipt dum wee jupụta n’ókèala Ijipt dum.+ Ha nyere oké nsogbu.+ Tupu ha abịa, e nwetụbeghị igurube bịara otú a ha ji bịa, ọ dịghịkwa mgbe a ga-enwe nke ọ bụla ga-abịa otú a mgbe ha lasịrị.
4 Igurube eriwo ihe egú rifọrọ;+ igurube na-arị arị, bụ́ ndị na-enweghị nku, eriwokwa ihe igurube rifọrọ; ọchịcha eriwokwa ihe igurube na-arị arị, bụ́ ndị na-enweghị nku, rifọrọ.+