Levitikọs 11:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Onye ọ bụla buuru ozu ha kwesịrị ịsụ uwe ya.+ Ọ ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo mgbede.+ Ha bụụrụ unu anụ na-adịghị ọcha.
28 Onye ọ bụla buuru ozu ha kwesịrị ịsụ uwe ya.+ Ọ ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo mgbede.+ Ha bụụrụ unu anụ na-adịghị ọcha.