Levitikọs 11:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Onye ọ bụla nke buru ozu+ ha ga-asụ uwe ya,+ ọ ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo mgbede. Ha ga-abụrụ unu ihe na-adịghị ọcha.
28 Onye ọ bụla nke buru ozu+ ha ga-asụ uwe ya,+ ọ ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo mgbede. Ha ga-abụrụ unu ihe na-adịghị ọcha.