Levitikọs 17:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Onye nchụàjà ga-efesa ọbara ha n’ebe ịchụàjà Jehova n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute ma suo abụba dị na ha ọkụ ka ọ kwụọ anwụrụ ọkụ, ka o wee bụrụ àjà na-esi ísì ọma* a na-achụrụ Jehova.+
6 Onye nchụàjà ga-efesa ọbara ha n’ebe ịchụàjà Jehova n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute ma suo abụba dị na ha ọkụ ka ọ kwụọ anwụrụ ọkụ, ka o wee bụrụ àjà na-esi ísì ọma* a na-achụrụ Jehova.+