Levitikọs 17:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Onye nchụàjà ga-efesa ọbara ha n’elu ebe ịchụàjà Jehova+ n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute, ọ ga-esure abụba+ ha n’ọkụ ka ọ bụrụ ihe na-esi ísì ụtọ nye Jehova.+
6 Onye nchụàjà ga-efesa ọbara ha n’elu ebe ịchụàjà Jehova+ n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute, ọ ga-esure abụba+ ha n’ọkụ ka ọ bụrụ ihe na-esi ísì ụtọ nye Jehova.+