-
Levitikọs 19:20Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
20 “‘Ọ bụrụ na nwoke na nwaanyị enwee mmekọahụ, ya abụrụ na nwaanyị ahụ na-ejere nwoke ọzọ ozi, ya abụrụkwa na e kenyela nwaanyị ahụ nwoke ọzọ, ma nwoke ahụ agbarabeghị ya ma ọ bụkwanụ na nwaanyị ahụ enwerebeghị onwe ya, a ga-ata ha ahụhụ. Ma, a gaghị egbu ha n’ihi na nwaanyị ahụ enwerebeghị onwe ya.
-