-
Levitikọs 19:20Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
20 “‘Ọ bụrụ na nwoke na nwaanyị edinaa, ọbara ọcha ewee pụta, mgbe nwaanyị ahụ bụ nwaanyị na-ejere nwoke ọzọ ozi, a gbapụtabeghịkwa ya n’ụzọ ọ bụla, e mebeghịkwa ka o nwere onwe ya, a ga-enye ntaramahụhụ ya. A gaghị egbu ha n’ihi na a hapụbeghị ya ka o nwere onwe ya.
-