Levitikọs 21:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 “‘Onye bụ́ onyeisi nchụàjà n’ime ụmụnne ya, onye e tere mmanụ,+ onye a họpụtakwara ka o yiri uwe onyeisi nchụàjà,+ agaghị ahapụ isi ya n’edozighị ya edozi. Ọ gaghịkwa adọwa uwe ya.+
10 “‘Onye bụ́ onyeisi nchụàjà n’ime ụmụnne ya, onye e tere mmanụ,+ onye a họpụtakwara ka o yiri uwe onyeisi nchụàjà,+ agaghị ahapụ isi ya n’edozighị ya edozi. Ọ gaghịkwa adọwa uwe ya.+