Levitikọs 21:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “‘Ma onye bụ́ onyeisi nchụàjà n’etiti ụmụnne ya, bụ́ onye a ga-ete mmanụ n’isi,+ nke a ga-emekwa ka o nwee ikike iyi uwe+ onyeisi nchụàjà, agaghị ahapụ isi ya n’edozighị ya edozi,+ ọ gaghịkwa adọwa uwe ya.+
10 “‘Ma onye bụ́ onyeisi nchụàjà n’etiti ụmụnne ya, bụ́ onye a ga-ete mmanụ n’isi,+ nke a ga-emekwa ka o nwee ikike iyi uwe+ onyeisi nchụàjà, agaghị ahapụ isi ya n’edozighị ya edozi,+ ọ gaghịkwa adọwa uwe ya.+