Ọpụpụ 28:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Meere Erọn nwanne gị uwe nsọ iji mee ka o nwee ùgwù nakwa iji chọọ ya mma.+ Ọpụpụ 29:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 “Uwe nsọ+ Erọn ga-adịrị ụmụ+ ya ga-anọchi ya maka iji ha tee ha mmanụ+ na iji nye ha ikike.+ Levitikọs 16:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 “Onye nchụàjà a ga-ete mmanụ+ bụ́ onye a ga-enye ikike ịrụ ọrụ dị ka onye nchụàjà,+ dị ka onye ga-anọchi+ nna ya, ga na-ekpuchi mmehie, ọ ga-eyirikwa uwe ndị ahụ e ji linin mee.+ Ha bụ uwe dị nsọ.+
32 “Onye nchụàjà a ga-ete mmanụ+ bụ́ onye a ga-enye ikike ịrụ ọrụ dị ka onye nchụàjà,+ dị ka onye ga-anọchi+ nna ya, ga na-ekpuchi mmehie, ọ ga-eyirikwa uwe ndị ahụ e ji linin mee.+ Ha bụ uwe dị nsọ.+