5 Ị ga-achịrị uwe+ ndị ahụ yiwe Erọn uwe mwụda ahụ na uwe na-enweghị aka nke efọd ahụ na efọd ya na akpa obi ahụ, ị ga-ejikwa eriri efọd ahụ kesie ya ike n’úkwù.+
7 Mgbe nke ahụ gasịrị, o yiwere ya uwe mwụda+ ma kee ya ákwà n’úkwù,+ yiwekwa ya uwe elu nke na-enweghị aka,+ yiwekwa ya efọd,+ werekwa eriri+ efọd ahụ kegide ya n’ahụ́.