Ọpụpụ 28:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Ị ga-ewere ha yiwe Erọn nwanne gị na ụmụ ya ndị ikom, ị ga-ete ha mmanụ,+ nyekwa ha ikike+ ma doo ha nsọ, ha ga-abụkwa ndị nchụàjà m. Levitikọs 8:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Unu esila n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute pụọ ruo ụbọchị asaa,+ ruo mgbe ụbọchị e ji ahọpụta unu zuru, n’ihi na ọ ga-ewe ụbọchị asaa iji nye unu ikike.+ 2 Ndị Kọrịnt 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ bụghị anyị mere onwe anyị ka anyị ruo eru nke ọma, o siteghịkwa n’ike aka anyị,+ kama ọ bụ Chineke na-eme ka anyị ruo eru nke ọma,+
41 Ị ga-ewere ha yiwe Erọn nwanne gị na ụmụ ya ndị ikom, ị ga-ete ha mmanụ,+ nyekwa ha ikike+ ma doo ha nsọ, ha ga-abụkwa ndị nchụàjà m.
33 Unu esila n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute pụọ ruo ụbọchị asaa,+ ruo mgbe ụbọchị e ji ahọpụta unu zuru, n’ihi na ọ ga-ewe ụbọchị asaa iji nye unu ikike.+
5 Ọ bụghị anyị mere onwe anyị ka anyị ruo eru nke ọma, o siteghịkwa n’ike aka anyị,+ kama ọ bụ Chineke na-eme ka anyị ruo eru nke ọma,+