Ọpụpụ 29:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ị ga-eke Erọn na ụmụ ya ndị ikom ákwà ike n’úkwù, ị ga-afụkwa ha ákwà ahụ a na-afụ n’isi; ọrụ nchụàjà ga-abụkwa nke ha dị ka ụkpụrụ na-adịru mgbe a na-akaghị aka.+ Ị ga-enye Erọn ikike, nyekwa ụmụ ya ndị ikom.+ Levitikọs 8:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Unu esila n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute pụọ ruo ụbọchị asaa,+ ruo mgbe ụbọchị e ji ahọpụta unu zuru, n’ihi na ọ ga-ewe ụbọchị asaa iji nye unu ikike.+ Ọnụ Ọgụgụ 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ndị a bụ aha ụmụ ndị ikom Erọn, bụ́ ndị nchụàjà e tere mmanụ, ndị e nyere ike ịrụ ọrụ dị ka ndị nchụàjà.+
9 Ị ga-eke Erọn na ụmụ ya ndị ikom ákwà ike n’úkwù, ị ga-afụkwa ha ákwà ahụ a na-afụ n’isi; ọrụ nchụàjà ga-abụkwa nke ha dị ka ụkpụrụ na-adịru mgbe a na-akaghị aka.+ Ị ga-enye Erọn ikike, nyekwa ụmụ ya ndị ikom.+
33 Unu esila n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute pụọ ruo ụbọchị asaa,+ ruo mgbe ụbọchị e ji ahọpụta unu zuru, n’ihi na ọ ga-ewe ụbọchị asaa iji nye unu ikike.+
3 Ndị a bụ aha ụmụ ndị ikom Erọn, bụ́ ndị nchụàjà e tere mmanụ, ndị e nyere ike ịrụ ọrụ dị ka ndị nchụàjà.+