Ọpụpụ 28:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Ị ga-ewere ha yiwe Erọn nwanne gị na ụmụ ya ndị ikom, ị ga-ete ha mmanụ,+ nyekwa ha ikike+ ma doo ha nsọ, ha ga-abụkwa ndị nchụàjà m. Ọpụpụ 32:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Mozis wee sị: “Meenụ ka aka unu dị ike taa maka Jehova,+ n’ihi na onye ọ bụla n’ime unu emegidewo nwa ya nakwa nwanne ya,+ ka o wee gọzie unu taa.”+ Ndị Filipaị 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihe niile, enwere m ike site n’aka onye ahụ nke na-enye m ike.+
41 Ị ga-ewere ha yiwe Erọn nwanne gị na ụmụ ya ndị ikom, ị ga-ete ha mmanụ,+ nyekwa ha ikike+ ma doo ha nsọ, ha ga-abụkwa ndị nchụàjà m.
29 Mozis wee sị: “Meenụ ka aka unu dị ike taa maka Jehova,+ n’ihi na onye ọ bụla n’ime unu emegidewo nwa ya nakwa nwanne ya,+ ka o wee gọzie unu taa.”+