Levitikọs 27:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ma ọ bụrụ na e nwee ka o si chọọ ịzụrụghachi ya, ọ ga-akwụ ego ole e kwuru na ọ bụ ọnụ ahịa anụmanụ ahụ, kwụọkwa otu ụzọ n’ụzọ ise nke ego ahụ.+
13 Ma ọ bụrụ na e nwee ka o si chọọ ịzụrụghachi ya, ọ ga-akwụ ego ole e kwuru na ọ bụ ọnụ ahịa anụmanụ ahụ, kwụọkwa otu ụzọ n’ụzọ ise nke ego ahụ.+