-
Levitikọs 27:15Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
15 Ma ọ bụrụ na onye ahụ nyere Chineke ụlọ ya achọọ ịzụrụghachi ya, ọ ga-akwụ ego ole e kwuru na ọ bụ ọnụ ahịa ya, kwụọkwa otu ụzọ n’ụzọ ise nke ọnụ ahịa ahụ. Ụlọ ahụ ga-abụzi nke ya.
-