Levitikọs 27:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ma ọ bụrụ na onye ahụ doro ụlọ ya nsọ achọọ ịgbara ya, ọ ga-atụkwasị otu ụzọ n’ụzọ ise nke ego ole e kpebiri n’elu ego ole ahụ e kpebiri;+ ọ ga-aghọkwa nke ya.
15 Ma ọ bụrụ na onye ahụ doro ụlọ ya nsọ achọọ ịgbara ya, ọ ga-atụkwasị otu ụzọ n’ụzọ ise nke ego ole e kpebiri n’elu ego ole ahụ e kpebiri;+ ọ ga-aghọkwa nke ya.