Levitikọs 27:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Ihe ndị a bụ iwu Jehova nyere Mosis n’Ugwu Saịnaị+ ka o nye ndị Izrel.