Ọnụ Ọgụgụ 4:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ha ga-achịrịzi arịa niile+ ha ji eje ozi mgbe niile n’ebe nsọ chịkwasa n’ákwà na-acha anụnụ anụnụ ma were ihe e ji akpụkpọ anụ sil mee kpuchie ha, dọkwasịkwa ha n’okporo osisi a ga-eji ebu ha.
12 Ha ga-achịrịzi arịa niile+ ha ji eje ozi mgbe niile n’ebe nsọ chịkwasa n’ákwà na-acha anụnụ anụnụ ma were ihe e ji akpụkpọ anụ sil mee kpuchie ha, dọkwasịkwa ha n’okporo osisi a ga-eji ebu ha.