Ọnụ Ọgụgụ 4:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ha ga-achịrịkwa arịa+ niile ha ji eje ozi mgbe niile n’ebe nsọ ahụ, ha ga-achịba ha n’ime ákwà na-acha anụnụ anụnụ ma were ihe mkpuchi e ji akpụkpọ anụ sil+ mee sachie ha, dọkwasịkwa ha n’elu osisi e ji ebu ya.
12 Ha ga-achịrịkwa arịa+ niile ha ji eje ozi mgbe niile n’ebe nsọ ahụ, ha ga-achịba ha n’ime ákwà na-acha anụnụ anụnụ ma were ihe mkpuchi e ji akpụkpọ anụ sil+ mee sachie ha, dọkwasịkwa ha n’elu osisi e ji ebu ya.