Ọnụ Ọgụgụ 4:37 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 Ọ bụ ndị a bụ ndị si n’ezinụlọ ụmụ Kohat e debara aha ha n’akwụkwọ, ya bụ, ndị niile na-eje ozi n’ụlọikwuu nzute. Mosis na Erọn debara aha ha n’akwụkwọ otú Jehova si n’ọnụ Mosis nye iwu ka e mee.+
37 Ọ bụ ndị a bụ ndị si n’ezinụlọ ụmụ Kohat e debara aha ha n’akwụkwọ, ya bụ, ndị niile na-eje ozi n’ụlọikwuu nzute. Mosis na Erọn debara aha ha n’akwụkwọ otú Jehova si n’ọnụ Mosis nye iwu ka e mee.+