Ọnụ Ọgụgụ 4:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Ọ bụ ndị a bụ ndị e debara aha ha n’akwụkwọ+ n’ezinụlọ dị iche iche nke ụmụ Kohat, ya bụ, ndị niile na-eje ozi n’ụlọikwuu nzute, ndị Mozis na Erọn debara aha ha n’akwụkwọ dị ka Jehova nyere n’iwu site n’ọnụ Mozis.
37 Ọ bụ ndị a bụ ndị e debara aha ha n’akwụkwọ+ n’ezinụlọ dị iche iche nke ụmụ Kohat, ya bụ, ndị niile na-eje ozi n’ụlọikwuu nzute, ndị Mozis na Erọn debara aha ha n’akwụkwọ dị ka Jehova nyere n’iwu site n’ọnụ Mozis.