Ọnụ Ọgụgụ 4:45 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 45 Ọ bụ ndị a bụ ndị si n’ezinụlọ ụmụ Meraraị e debara aha ha n’akwụkwọ, ndị Mosis na Erọn debara aha ha n’akwụkwọ otú Jehova si n’ọnụ Mosis nye iwu ka e mee.+
45 Ọ bụ ndị a bụ ndị si n’ezinụlọ ụmụ Meraraị e debara aha ha n’akwụkwọ, ndị Mosis na Erọn debara aha ha n’akwụkwọ otú Jehova si n’ọnụ Mosis nye iwu ka e mee.+