Ọnụ Ọgụgụ 4:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 Ọ bụ ndị a bụ ndị e debara aha ha n’akwụkwọ n’ezinụlọ dị iche iche nke ụmụ Meraraị, ndị Mozis na Erọn debara aha ha n’akwụkwọ dị ka Jehova nyere n’iwu site n’ọnụ Mozis.+
45 Ọ bụ ndị a bụ ndị e debara aha ha n’akwụkwọ n’ezinụlọ dị iche iche nke ụmụ Meraraị, ndị Mozis na Erọn debara aha ha n’akwụkwọ dị ka Jehova nyere n’iwu site n’ọnụ Mozis.+