-
Ọnụ Ọgụgụ 4:49Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
49 E debara aha ha n’akwụkwọ otú Jehova si n’ọnụ Mosis nye iwu ka e mee, deekwa ozi onye nke ọ bụla ga na-eje na ibu ọ ga na-ebu. E debara aha ha n’akwụkwọ otú Jehova nyere Mosis n’iwu.
-