Ọnụ Ọgụgụ 4:49 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 E debara aha ha n’akwụkwọ site n’aka Mozis dị ka Jehova nyere n’iwu, onye nke ọ bụla dị ka ozi ọ na-eje na ibu ọ na-ebu si dị; e debara aha ha n’akwụkwọ dị nnọọ ka Jehova nyere Mozis n’iwu.+
49 E debara aha ha n’akwụkwọ site n’aka Mozis dị ka Jehova nyere n’iwu, onye nke ọ bụla dị ka ozi ọ na-eje na ibu ọ na-ebu si dị; e debara aha ha n’akwụkwọ dị nnọọ ka Jehova nyere Mozis n’iwu.+