Ọnụ Ọgụgụ 8:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “Gwa Erọn okwu, sị ya, ‘Mgbe ọ bụla ị mụnyere ọkụ* ndị ahụ, ọkụ asaa ahụ ga na-enye ìhè n’ihu ebe a dọsara ihe e ji adọsa ha.’”+
2 “Gwa Erọn okwu, sị ya, ‘Mgbe ọ bụla ị mụnyere ọkụ* ndị ahụ, ọkụ asaa ahụ ga na-enye ìhè n’ihu ebe a dọsara ihe e ji adọsa ha.’”+