Ọpụpụ 25:37 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 Ị ga-arụrụ ya ọkụ* asaa. A mụnye ha ọkụ, ha ga na-enye ìhè n’ihu ebe a dọsara ya.+ Ọpụpụ 40:24, 25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Mosis dọsara ihe e ji adọsa ọkụ*+ n’ụlọikwuu nzute, n’ihu tebụl ahụ, n’akụkụ ebe ndịda ụlọikwuu ahụ. 25 Ọ mụnyere ọkụ*+ ndị ahụ n’ihu Jehova, otú Jehova nyere ya n’iwu. Levitikọs 24:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “Nye ndị Izrel iwu ka ha wetara gị mmanụ oliv a na-agwaghị agwa a ga-eji na-amụ ọkụ, ka ọkụ* ndị ahụ* wee na-enwu mgbe niile.+
24 Mosis dọsara ihe e ji adọsa ọkụ*+ n’ụlọikwuu nzute, n’ihu tebụl ahụ, n’akụkụ ebe ndịda ụlọikwuu ahụ. 25 Ọ mụnyere ọkụ*+ ndị ahụ n’ihu Jehova, otú Jehova nyere ya n’iwu.
2 “Nye ndị Izrel iwu ka ha wetara gị mmanụ oliv a na-agwaghị agwa a ga-eji na-amụ ọkụ, ka ọkụ* ndị ahụ* wee na-enwu mgbe niile.+