Ọnụ Ọgụgụ 8:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Erọn wee mee ihe a: Ọ mụnyere ọkụ* ndị ahụ ka ha na-enwu n’ihu ebe a dọsara ihe e ji adọsa ha,+ otú Jehova nyere Mosis n’iwu.
3 Erọn wee mee ihe a: Ọ mụnyere ọkụ* ndị ahụ ka ha na-enwu n’ihu ebe a dọsara ihe e ji adọsa ha,+ otú Jehova nyere Mosis n’iwu.