Ọnụ Ọgụgụ 8:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Erọn wee malite ime otú ahụ. Ọ mụnyere oriọna ya dị iche iche ka ha na-enwu n’ihu ebe ahụ ihe ndọba oriọna+ ahụ dị, dị nnọọ ka Jehova nyere Mozis n’iwu.
3 Erọn wee malite ime otú ahụ. Ọ mụnyere oriọna ya dị iche iche ka ha na-enwu n’ihu ebe ahụ ihe ndọba oriọna+ ahụ dị, dị nnọọ ka Jehova nyere Mozis n’iwu.