-
Ọnụ Ọgụgụ 9:20Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
20 Mgbe ụfọdụ, ígwé ojii ahụ na-akwụrụ n’elu ụlọikwuu ahụ ruo ụbọchị ole na ole. Ha na-anọrọ n’ebe ha mara ụlọikwuu ma Jehova nye ha iwu ka ha nọrọ. Ha na-akwalikwa ma Jehova nye ha iwu ka ha kwalie.
-