Ọnụ Ọgụgụ 9:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Mgbe ụfọdụ, ígwé ojii ahụ na-akwụrụ n’elu ụlọikwuu ahụ ụbọchị ole na ole. Ha na-anọ n’ebe ha mara ụlọikwuu mgbe Jehova nyere iwu+ ka ha nọrọ, ha na-akwalikwa mgbe Jehova nyere iwu ka ha kwalie.
20 Mgbe ụfọdụ, ígwé ojii ahụ na-akwụrụ n’elu ụlọikwuu ahụ ụbọchị ole na ole. Ha na-anọ n’ebe ha mara ụlọikwuu mgbe Jehova nyere iwu+ ka ha nọrọ, ha na-akwalikwa mgbe Jehova nyere iwu ka ha kwalie.