-
Ọnụ Ọgụgụ 9:22Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
22 Ma ọ̀ bụ ụbọchị abụọ ma ọ bụ otu ọnwa ma ọ bụ karịa ka ígwé ojii ahụ kwụ n’elu ụlọikwuu ahụ, ndị Izrel na-anọ n’ebe ha mara ụlọikwuu, ha anaghị akwali. Ma ọ pụọ, ha na-akwali.
-