Ọnụ Ọgụgụ 9:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ma ọ̀ bụ ụbọchị abụọ ma ọ bụ otu ọnwa ma ọ bụ karị ka ígwé ojii ahụ kwụ n’elu ụlọikwuu ahụ, ụmụ Izrel na-anọ n’ebe ha mara ụlọikwuu, ha adịghị akwali, ma mgbe ọ kwụliri, ha na-akwali.+
22 Ma ọ̀ bụ ụbọchị abụọ ma ọ bụ otu ọnwa ma ọ bụ karị ka ígwé ojii ahụ kwụ n’elu ụlọikwuu ahụ, ụmụ Izrel na-anọ n’ebe ha mara ụlọikwuu, ha adịghị akwali, ma mgbe ọ kwụliri, ha na-akwali.+