Ọnụ Ọgụgụ 10:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ọ bụrụ na unu afụọ opi nke ugboro abụọ otú ọ ga-abụ ya dasitụ ike ya adalatatụ, ndị mara ụlọikwuu n’ebe ndịda+ ga-akwali. Ọ bụ otú a ka a ga-esi na-afụ opi mgbe ọ bụla otu n’ime ìgwè ndị Izrel na-akwali.
6 Ọ bụrụ na unu afụọ opi nke ugboro abụọ otú ọ ga-abụ ya dasitụ ike ya adalatatụ, ndị mara ụlọikwuu n’ebe ndịda+ ga-akwali. Ọ bụ otú a ka a ga-esi na-afụ opi mgbe ọ bụla otu n’ime ìgwè ndị Izrel na-akwali.