Ọnụ Ọgụgụ 10:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ bụrụkwa na unu afụọ opi nke ugboro abụọ, ya dasitụ ike, ya adalatatụ, ndị mara ụlọikwuu n’ebe ndịda+ ga-akwali. A ga-afụ opi a mgbe ọ bụla otu n’ime ha na-akwali.
6 Ọ bụrụkwa na unu afụọ opi nke ugboro abụọ, ya dasitụ ike, ya adalatatụ, ndị mara ụlọikwuu n’ebe ndịda+ ga-akwali. A ga-afụ opi a mgbe ọ bụla otu n’ime ha na-akwali.