Ọnụ Ọgụgụ 10:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 “N’oge dị iche iche unu na-aṅụrị ọṅụ,+ ya bụ, n’oge ememme+ unu nakwa ná mbido ọnwa unu, unu ga-afụ opi mgbe unu na-achụ àjà unu a na-esu ọkụ+ na àjà udo unu.+ Ịfụ opi ndị ahụ ga-eme ka Chineke unu cheta unu. Abụ m Jehova bụ́ Chineke unu.”+
10 “N’oge dị iche iche unu na-aṅụrị ọṅụ,+ ya bụ, n’oge ememme+ unu nakwa ná mbido ọnwa unu, unu ga-afụ opi mgbe unu na-achụ àjà unu a na-esu ọkụ+ na àjà udo unu.+ Ịfụ opi ndị ahụ ga-eme ka Chineke unu cheta unu. Abụ m Jehova bụ́ Chineke unu.”+