Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ihe E Mere 15:28
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 28 Ka ndị Izrel niile bu igbe ọgbụgba ndụ Jehova na-alọta, ha nọ na-eti mkpu, na-aṅụrị ọṅụ,+ na-afụ opi dị iche iche,+ na-akụ ájà, na-akpọsikwa ụbọ akwara na une ike.+

  • 2 Ihe E Mere 5:12
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 12 ndị Livaị ndị nke na-abụ abụ+ yi ákwà ọma, jirikwa ájà, ụbọ akwara, na une guzoro n’ebe ọwụwa anyanwụ nke ebe ịchụàjà ahụ. Ndị na-edu ha n’abụ ahụ bụ Esaf,+ Himan,+ Jedutọn,+ na ụmụ ha na ụmụnne ha. Ndị nchụàjà, ndị dị otu narị mmadụ na iri abụọ (120), guzokwa ebe ahụ na-afụ opi.+

  • 2 Ihe E Mere 7:6
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 6 Ndị nchụàjà guzo ebe ha na-arụ ọrụ, ha na ndị Livaị ndị ji ngwá egwú e ji abụrụ Jehova abụ.+ (Ọ bụ Eze Devid mere ngwá egwú ndị ahụ ka ha jiri ha na-ekele Jehova, na-asị, “n’ihi na ịhụnanya ya na-adịru mgbe ebighị ebi.” Ihe a ka ha na-ekwu mgbe ọ bụla Devid bịara iso ha* eto Chineke.) Ndị nchụàjà nọkwa n’ihu ha na-afụsi opi ike,+ ka ndị Izrel ndị ọzọ niile guzo ọtọ.

  • Ezra 3:10
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 10 Mgbe ndị ọrụ ahụ tọrọ ntọala ụlọ nsọ Jehova,+ ndị nchụàjà, bụ́ ndị yi uwe ndị nchụàjà ma jiri opi,+ nakwa ndị Livaị bụ́ ụmụ Esaf, ndị ji ájà, biliri ka ha too Jehova otú Eze Devid nke Izrel kwuru ka a na-eme.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya