Ọnụ Ọgụgụ 16:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Onye ọ bụla n’ime ha wee were ihe ọ ga-eji mụọ insens, tinye ọkụ na ya, tụkwasịkwa insens* na ya ma guzoro n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute, ha na Mosis na Erọn.
18 Onye ọ bụla n’ime ha wee were ihe ọ ga-eji mụọ insens, tinye ọkụ na ya, tụkwasịkwa insens* na ya ma guzoro n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute, ha na Mosis na Erọn.