-
Ọnụ Ọgụgụ 16:18Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
18 Onye ọ bụla n’ime ha wee were ihe ịgụ ọkụ ya tinye ọkụ n’ime ya, tụkwasịkwa ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ n’elu ya wee guzo n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute, ha na Mozis na Erọn.
-