Ọnụ Ọgụgụ 16:37 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 “Gwa Elieza nwa Erọn onye nchụàjà ka o si n’ọkụ ahụ wepụtasịa ihe ndị ahụ e ji amụ insens+ n’ihi na ihe ndị ahụ dị nsọ. Gwakwa ya ka ọ wụsasịa ọkụ ahụ n’ebe dịtụ anya.
37 “Gwa Elieza nwa Erọn onye nchụàjà ka o si n’ọkụ ahụ wepụtasịa ihe ndị ahụ e ji amụ insens+ n’ihi na ihe ndị ahụ dị nsọ. Gwakwa ya ka ọ wụsasịa ọkụ ahụ n’ebe dịtụ anya.