Ọnụ Ọgụgụ 16:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 “Gwa Elieza nwa Erọn onye nchụàjà ka o wepụtasịa ihe ịgụ ọkụ+ ndị ahụ n’ọkụ ahụ, sị ya, ‘Kposasịa ọkụ ha n’ebe ahụ; n’ihi na ha dị nsọ,
37 “Gwa Elieza nwa Erọn onye nchụàjà ka o wepụtasịa ihe ịgụ ọkụ+ ndị ahụ n’ọkụ ahụ, sị ya, ‘Kposasịa ọkụ ha n’ebe ahụ; n’ihi na ha dị nsọ,