-
Ọnụ Ọgụgụ 17:6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 Mosis wee gwa ndị Izrel okwu. Ndị isi ha niile wee nye ya mkpara. Otu mkpara maka onyeisi ọnụmara nke ọ bụla, ya bụ, mkpara iri na abụọ. Mkpara Erọn so na mkpara ndị ahụ.
-