Ọnụ Ọgụgụ 17:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mozis wee gwa ụmụ Izrel okwu, ndị isi ha niile wee nye ya otu mkpara otu mkpara maka onyeisi nke ọ bụla, dị ka ụlọ ndị nna ha si dị, mkpara iri na abụọ;+ mkpara Erọn bụ otu n’ime mkpara ndị ahụ.+
6 Mozis wee gwa ụmụ Izrel okwu, ndị isi ha niile wee nye ya otu mkpara otu mkpara maka onyeisi nke ọ bụla, dị ka ụlọ ndị nna ha si dị, mkpara iri na abụọ;+ mkpara Erọn bụ otu n’ime mkpara ndị ahụ.+