Ọnụ Ọgụgụ 18:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ha ga na-arụ ọrụ i nyere ha na ọrụ niile gbasara ụlọikwuu ahụ.+ Ma, ha agaghị abịa arịa ndị dị n’ebe nsọ ahụ nakwa ebe ịchụàjà ahụ nso, ka hanwa ma ọ bụ ununwa ghara ịnwụ.+
3 Ha ga na-arụ ọrụ i nyere ha na ọrụ niile gbasara ụlọikwuu ahụ.+ Ma, ha agaghị abịa arịa ndị dị n’ebe nsọ ahụ nakwa ebe ịchụàjà ahụ nso, ka hanwa ma ọ bụ ununwa ghara ịnwụ.+