Ọnụ Ọgụgụ 18:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ha ga na-arụ ọrụ ha kwesịrị ịrụrụ gị na ọrụ ha kwesịrị ịrụ n’ụlọikwuu ahụ dum.+ Ọ bụ naanị na ha agaghị abịaru arịa ndị dị n’ebe nsọ ahụ nso, ha agaghịkwa abịa nso n’ebe ịchụàjà ahụ ka ha ghara ịnwụ,+ ma ha ma unu onwe unu.
3 Ha ga na-arụ ọrụ ha kwesịrị ịrụrụ gị na ọrụ ha kwesịrị ịrụ n’ụlọikwuu ahụ dum.+ Ọ bụ naanị na ha agaghị abịaru arịa ndị dị n’ebe nsọ ahụ nso, ha agaghịkwa abịa nso n’ebe ịchụàjà ahụ ka ha ghara ịnwụ,+ ma ha ma unu onwe unu.